24 “‘Dị nnọọ ka m dị ndụ,’ ka Jehova kwuru, ‘Gị Konaya+ nwa Jehoyakim,+ bụ́ eze Juda, ọ bụrụgodị na ị bụ mgbaaka e ji aka ihe akara+ nke m gba n’aka nri, m ga-agbapụ gị n’ebe ahụ!+
20 bụ́ ndị Nebukadneza bụ́ eze Babịlọn na-eburughị mgbe o si na Jeruselem dọrọ Jekonaya+ nwa Jehoyakim, bụ́ eze Juda, na ndị niile a ma ama na Juda nakwa na Jeruselem, n’agha laa Babịlọn;+
4 “‘M ga-akpọlata Jekonaya+ nwa Jehoyakim+ bụ́ eze Juda na ndị niile e si na Juda dọrọ n’agha laa Babịlọn,’+ ka Jehova kwuru, ‘n’ihi na m ga-agbaji yok+ eze Babịlọn.’”