1 Ndị Eze 15:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 O wee na-eme ihe jọrọ njọ+ n’anya Jehova, na-ejekwa ije n’ụzọ nna ya+ nakwa ná mmehie ya nke o ji mee ka Izrel mehie.+ 1 Ndị Eze 22:52 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 52 O wee na-eme ihe jọrọ njọ+ n’anya Jehova ma na-eje ije n’ụzọ nna ya+ nakwa n’ụzọ nne ya+ nakwa n’ụzọ Jeroboam+ nwa Nibat, bụ́ onye mere ka Izrel mehie.+ 2 Ndị Eze 15:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 O wee na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova.+ Ọ hapụghị mmehie Jeroboam+ nwa Nibat ji mee ka Izrel mehie.+
26 O wee na-eme ihe jọrọ njọ+ n’anya Jehova, na-ejekwa ije n’ụzọ nna ya+ nakwa ná mmehie ya nke o ji mee ka Izrel mehie.+
52 O wee na-eme ihe jọrọ njọ+ n’anya Jehova ma na-eje ije n’ụzọ nna ya+ nakwa n’ụzọ nne ya+ nakwa n’ụzọ Jeroboam+ nwa Nibat, bụ́ onye mere ka Izrel mehie.+
24 O wee na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova.+ Ọ hapụghị mmehie Jeroboam+ nwa Nibat ji mee ka Izrel mehie.+