1 Ndị Eze 16:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ehab nwa Ọmraị wee mee ihe jọrọ njọ n’anya Jehova karịa ndị niile bu ya ụzọ.+ 2 Ndị Eze 8:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 O wee na-eje ije n’ụzọ ụlọ Ehab+ jere ma na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova,+ dị ka ụlọ Ehab mere, n’ihi na ya na ụlọ Ehab gọrọ ọgọ.+ 2 Ihe E Mere 22:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ya onwe ya kwa jere ije n’ụzọ ụlọ Ehab jere,+ n’ihi na nne ya+ ghọrọ onye ndụmọdụ ya n’ime ihe ọjọọ.
27 O wee na-eje ije n’ụzọ ụlọ Ehab+ jere ma na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova,+ dị ka ụlọ Ehab mere, n’ihi na ya na ụlọ Ehab gọrọ ọgọ.+
3 Ya onwe ya kwa jere ije n’ụzọ ụlọ Ehab jere,+ n’ihi na nne ya+ ghọrọ onye ndụmọdụ ya n’ime ihe ọjọọ.