2 Ihe E Mere 22:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 O wee soro ha nọrọ n’ụlọ ezi Chineke, bụ́ ebe e zoro ya ruo afọ isii,+ ka Atalaya nọ na-achị ala ahụ+ dị ka eze nwaanyị.+ 2 Ihe E Mere 24:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na ụmụ Atalaya,+ bụ́ ajọ nwaanyị, wabara n’ụlọ ezi Chineke+ buru ọbụna ihe niile dị nsọ+ dị n’ụlọ Jehova nyefee Bel.”+
12 O wee soro ha nọrọ n’ụlọ ezi Chineke, bụ́ ebe e zoro ya ruo afọ isii,+ ka Atalaya nọ na-achị ala ahụ+ dị ka eze nwaanyị.+
7 N’ihi na ụmụ Atalaya,+ bụ́ ajọ nwaanyị, wabara n’ụlọ ezi Chineke+ buru ọbụna ihe niile dị nsọ+ dị n’ụlọ Jehova nyefee Bel.”+