2 Ihe E Mere 28:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ehaz chịkọtakwara arịa+ ndị dị n’ụlọ ezi Chineke, gbukasịakwa arịa ndị dị n’ụlọ ezi Chineke+ ma mechie ọnụ ụzọ+ ụlọ Jehova, wee meere onwe ya ebe ịchụàjà n’akụkụ ngalaba ụzọ ọ bụla na Jeruselem.+
24 Ehaz chịkọtakwara arịa+ ndị dị n’ụlọ ezi Chineke, gbukasịakwa arịa ndị dị n’ụlọ ezi Chineke+ ma mechie ọnụ ụzọ+ ụlọ Jehova, wee meere onwe ya ebe ịchụàjà n’akụkụ ngalaba ụzọ ọ bụla na Jeruselem.+