2 Ndị Eze 16:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Eze Ehaz gbukasịkwara+ akụkụ+ ihe ndọkwasị+ ihe ndị ahụ ma wepụ efere ha;+ o butukwara oké osimiri+ ahụ dị n’elu oké ehi+ ndị e ji ọla kọpa kpụọ, bụ́ ndị dị n’okpuru ya ma dọkwasị ya na pevment nkume.
17 Eze Ehaz gbukasịkwara+ akụkụ+ ihe ndọkwasị+ ihe ndị ahụ ma wepụ efere ha;+ o butukwara oké osimiri+ ahụ dị n’elu oké ehi+ ndị e ji ọla kọpa kpụọ, bụ́ ndị dị n’okpuru ya ma dọkwasị ya na pevment nkume.