24 Ehaz chịkọtakwara arịa+ ndị dị n’ụlọ ezi Chineke, gbukasịakwa arịa ndị dị n’ụlọ ezi Chineke+ ma mechie ọnụ ụzọ+ ụlọ Jehova, wee meere onwe ya ebe ịchụàjà n’akụkụ ngalaba ụzọ ọ bụla na Jeruselem.+
19 Anyị akwadebewo arịa niile+ Eze Ehaz+ wepụrụ n’oge ọ na-achị n’ekwesịghị ntụkwasị obi,+ bụ́ ndị o wepụrụ ka a ghara iji ha na-eme ihe, anyị edowokwa ha nsọ;+ lee, ha dị n’ihu ebe ịchụàjà Jehova.”