2 Ihe E Mere 28:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Kama o jere ije n’ụzọ ndị eze Izrel jere.+ O mere ọbụna ihe oyiyi dị iche iche a wụrụ awụ+ nke Bel.+ 2 Ihe E Mere 28:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 O mekwara ebe ndị dị elu+ maka isurere chi ọzọ dị iche iche ihe nsure ọkụ+ n’obodo niile, ee, n’obodo niile dị na Juda. O wee kpasuo Jehova bụ́ Chineke nna nna ya hà iwe.+
2 Kama o jere ije n’ụzọ ndị eze Izrel jere.+ O mere ọbụna ihe oyiyi dị iche iche a wụrụ awụ+ nke Bel.+
25 O mekwara ebe ndị dị elu+ maka isurere chi ọzọ dị iche iche ihe nsure ọkụ+ n’obodo niile, ee, n’obodo niile dị na Juda. O wee kpasuo Jehova bụ́ Chineke nna nna ya hà iwe.+