1 Ndị Eze 12:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ya mere, eze natara ndụmọdụ+ wee mee nwa ehi ọlaedo abụọ+ ma gwa ndị ahụ, sị: “Ọ bụ ihe siri ike nke ukwuu unu ịgbagowe Jeruselem. Lee Chineke gị,+ Izrel, nke kpọpụtara gị n’ala Ijipt.”+ 1 Ndị Eze 16:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ehab wee mee ogwe osisi dị nsọ;+ Ehab wee mekwuo ihe iji kpasuo Jehova bụ́ Chineke Izrel iwe+ karịa ndị eze niile nke Izrel bụ́ ndị bu ya ụzọ.
28 Ya mere, eze natara ndụmọdụ+ wee mee nwa ehi ọlaedo abụọ+ ma gwa ndị ahụ, sị: “Ọ bụ ihe siri ike nke ukwuu unu ịgbagowe Jeruselem. Lee Chineke gị,+ Izrel, nke kpọpụtara gị n’ala Ijipt.”+
33 Ehab wee mee ogwe osisi dị nsọ;+ Ehab wee mekwuo ihe iji kpasuo Jehova bụ́ Chineke Izrel iwe+ karịa ndị eze niile nke Izrel bụ́ ndị bu ya ụzọ.