2 Ihe E Mere 33:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 O wukwaara ìgwè ihe niile dị n’eluigwe+ ebe ịchụàjà dị iche iche n’ogige abụọ+ dị n’ụlọ Jehova.+ Jeremaya 2:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 “Ma olee ebe chi ndị i meere onwe gị nọ?+ Ka ha bilie ma ọ bụrụ na ha nwere ike ịzọpụta gị n’oge ọdachi gị.+ N’ihi na dị ka obodo gị dị ọtụtụ, otú ahụ ka chi gị dị ọtụtụ, gị Juda.+
28 “Ma olee ebe chi ndị i meere onwe gị nọ?+ Ka ha bilie ma ọ bụrụ na ha nwere ike ịzọpụta gị n’oge ọdachi gị.+ N’ihi na dị ka obodo gị dị ọtụtụ, otú ahụ ka chi gị dị ọtụtụ, gị Juda.+