1 Ndị Eze 7:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 A dọkwasịrị ya n’elu oké ehi iri na abụọ,+ atọ chere ihu n’ebe ugwu, atọ echee ihu n’ebe ọdịda anyanwụ, atọ echee ihu na ndịda, atọ echeekwa ihu n’ebe ọwụwa anyanwụ; oké osimiri ahụ dọkwa n’elu ha, ha niile dụnyere úkwù n’ime.+ Jeremaya 52:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma ogidi abụọ ahụ,+ oké osimiri ahụ,+ oké ehi iri na abụọ ahụ e ji ọla kọpa kpụọ+ bụ́ ndị dị n’okpuru oké osimiri ahụ, ihe ndị e ji ebu ihe, bụ́ ndị Eze Sọlọmọn mere maka ụlọ Jehova,+ a tụghị ịdị arọ nke ọla kọpa e ji kpụọ ha niile atụ̀.+
25 A dọkwasịrị ya n’elu oké ehi iri na abụọ,+ atọ chere ihu n’ebe ugwu, atọ echee ihu n’ebe ọdịda anyanwụ, atọ echee ihu na ndịda, atọ echeekwa ihu n’ebe ọwụwa anyanwụ; oké osimiri ahụ dọkwa n’elu ha, ha niile dụnyere úkwù n’ime.+
20 Ma ogidi abụọ ahụ,+ oké osimiri ahụ,+ oké ehi iri na abụọ ahụ e ji ọla kọpa kpụọ+ bụ́ ndị dị n’okpuru oké osimiri ahụ, ihe ndị e ji ebu ihe, bụ́ ndị Eze Sọlọmọn mere maka ụlọ Jehova,+ a tụghị ịdị arọ nke ọla kọpa e ji kpụọ ha niile atụ̀.+