1 Ndị Eze 7:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 O wee rụọ oké osimiri a wụrụ awụ+ nke dị kubit iri malite n’otu akụkụ ọnụ ya ruo n’akụkụ ọnụ ya nke ọzọ. Ọ dị okirikiri; ọ dịkwa kubit ise n’ịdị elu, ọ na-ewe eriri dị kubit iri atọ iji tụọ ya gburugburu.+ 2 Ihe E Mere 4:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 oké osimiri+ ahụ na oké ehi iri na abụọ+ ahụ dị n’okpuru ya,
23 O wee rụọ oké osimiri a wụrụ awụ+ nke dị kubit iri malite n’otu akụkụ ọnụ ya ruo n’akụkụ ọnụ ya nke ọzọ. Ọ dị okirikiri; ọ dịkwa kubit ise n’ịdị elu, ọ na-ewe eriri dị kubit iri atọ iji tụọ ya gburugburu.+