18 “Ị ga-eme efere ọla kọpa, werekwa ọla kọpa mee ihe ndọkwasị ya maka ịsa aka na ụkwụ,+ ị ga-adọba ya n’agbata ụlọikwuu nzute na ebe ịchụàjà ma gbanye ya mmiri.+
13 Ndị Kaldia kụrisịkwara ogidi+ ọla kọpa ndị dị n’ụlọ Jehova, nakwa ihe ndị e ji ebu ihe+ na oké osimiri e ji ọla kọpa rụọ,+ bụ́ ndị dị n’ụlọ Jehova, burukwa ọla kọpa e ji rụọ ha laa Babịlọn.+
17 Ndị Kaldia kụrisịkwara ogidi ọla kọpa+ ndị dị n’ụlọ Jehova nakwa ihe ndị e ji ebu ihe+ na oké osimiri e ji ọla kọpa rụọ+ bụ́ nke dị n’ụlọ Jehova ma buru ọla kọpa dum e ji rụọ ha laa Babịlọn.+