2 Ndị Eze 25:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ndị Kaldia kụrisịkwara ogidi+ ọla kọpa ndị dị n’ụlọ Jehova, nakwa ihe ndị e ji ebu ihe+ na oké osimiri e ji ọla kọpa rụọ,+ bụ́ ndị dị n’ụlọ Jehova, burukwa ọla kọpa e ji rụọ ha laa Babịlọn.+
13 Ndị Kaldia kụrisịkwara ogidi+ ọla kọpa ndị dị n’ụlọ Jehova, nakwa ihe ndị e ji ebu ihe+ na oké osimiri e ji ọla kọpa rụọ,+ bụ́ ndị dị n’ụlọ Jehova, burukwa ọla kọpa e ji rụọ ha laa Babịlọn.+