15 O wee kpụọ ogidi ọla kọpa abụọ,+ nke ọ bụla n’ime ogidi ndị ahụ dị kubit iri na asatọ n’ịdị elu, eriri dị kubit iri na abụọ ga-agakwa nke ọ bụla n’ime ogidi abụọ ahụ gburugburu.+
12 Ogidi+ abụọ ahụ na ihe ndị ahụ dị okirikiri a kpụkwasịrị n’elu+ ogidi abụọ ahụ na ihe abụọ ahụ a kpara akpa+ iji kpuchie ihe abụọ ahụ dị okirikiri a kpụkwasịrị n’elu ogidi ndị ahụ