15 O wee kpụọ ogidi ọla kọpa abụọ,+ nke ọ bụla n’ime ogidi ndị ahụ dị kubit iri na asatọ n’ịdị elu, eriri dị kubit iri na abụọ ga-agakwa nke ọ bụla n’ime ogidi abụọ ahụ gburugburu.+
16 Ma ogidi abụọ ahụ, oké osimiri ahụ nakwa ihe ndị ahụ e ji ebu ihe Sọlọmọn mere maka ụlọ Jehova, o nweghị otú a pụrụ isi mata ịdị arọ nke ọla kọpa e ji mee ihe ndị a niile.+
12 Ogidi+ abụọ ahụ na ihe ndị ahụ dị okirikiri a kpụkwasịrị n’elu+ ogidi abụọ ahụ na ihe abụọ ahụ a kpara akpa+ iji kpuchie ihe abụọ ahụ dị okirikiri a kpụkwasịrị n’elu ogidi ndị ahụ
19 “N’ihi na nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru banyere ogidi ndị ahụ+ na oké osimiri ahụ+ na ihe ndị ahụ e ji ebu ihe+ na arịa ndị fọrọ afọ, bụ́ ndị fọdụrụ n’obodo a,+