17 Ị na-ewerekwa ihe ịchọ mma gị ndị e ji ọlaedo m na ọlaọcha m mee, bụ́ ndị m nyere gị,+ ị na-emekwara onwe gị ihe oyiyi nwoke,+ gị na ha ana-akwa iko.+
13 M ga-eme ka ọ zaa ajụjụ+ maka ụbọchị niile ọ nọ na-esurere ihe oyiyi Bel+ ihe nsure ọkụ,+ mgbe o ji ọla ntị ya na ihe ịchọ mma ya na-achọ onwe ya mma,+ na-agakwurukwa ndị ya na ha na-eme enyi,+ ma, ọ bụ m ka o chefuru,’+ ka Jehova kwuru.