Jeremaya 2:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Kwụsị ịgba ụkwụ ọtọ, kwụsịkwa ime ka akpịrị na-akpọ gị nkụ.+ Ma ị sịrị, ‘Ọ baghị uru!+ Ee e, kama ahụrụ m ndị mba ọzọ n’anya,+ ọ bụ ha ka m ga-eso.’+
25 Kwụsị ịgba ụkwụ ọtọ, kwụsịkwa ime ka akpịrị na-akpọ gị nkụ.+ Ma ị sịrị, ‘Ọ baghị uru!+ Ee e, kama ahụrụ m ndị mba ọzọ n’anya,+ ọ bụ ha ka m ga-eso.’+