6 N’ihi na ị gbahapụwo ndị gị, bụ́ ụlọ Jekọb.+ N’ihi na ha jupụtara n’ihe si n’Ebe Ọwụwa Anyanwụ,+ ha na-emekwa anwansi+ dị ka ndị Filistia, ụmụ ala ọzọ jupụtakwara n’etiti ha.+
13 Ma chebara njehie gị echiche, n’ihi na ọ bụ Jehova bụ́ Chineke gị ka i mehiere.+ I wee na-eme ka ụzọ gị wasaara ndị mba ọzọ+ n’okpuru osisi ọ bụla jupụtara n’akwụkwọ ndụ,+ ma unu egeghị ntị n’olu m,” ka Jehova kwuru.’”