Jeremaya 3:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ma kweta na i mehiere, n’ihi na i nupụrụla Jehova bụ́ Chineke gị isi. Gị na ndị mba ọzọ* na-akwa iko n’okpuru nnukwu osisi ọ bụla na-ama pokopoko. I geghịkwa m ntị. Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.’”
13 Ma kweta na i mehiere, n’ihi na i nupụrụla Jehova bụ́ Chineke gị isi. Gị na ndị mba ọzọ* na-akwa iko n’okpuru nnukwu osisi ọ bụla na-ama pokopoko. I geghịkwa m ntị. Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.’”