Jeremaya 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma chebara njehie gị echiche, n’ihi na ọ bụ Jehova bụ́ Chineke gị ka i mehiere.+ I wee na-eme ka ụzọ gị wasaara ndị mba ọzọ+ n’okpuru osisi ọ bụla jupụtara n’akwụkwọ ndụ,+ ma unu egeghị ntị n’olu m,” ka Jehova kwuru.’”
13 Ma chebara njehie gị echiche, n’ihi na ọ bụ Jehova bụ́ Chineke gị ka i mehiere.+ I wee na-eme ka ụzọ gị wasaara ndị mba ọzọ+ n’okpuru osisi ọ bụla jupụtara n’akwụkwọ ndụ,+ ma unu egeghị ntị n’olu m,” ka Jehova kwuru.’”