Hosia 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 ka m ghara ịgba ya ọtọ+ wee mee ka ọ dịrị otú ọ dị n’ụbọchị a mụrụ ya,+ meekwa ka ọ dị ka ala ịkpa,+ meekwa ka ọ dị ka ala mmiri na-adịghị,+ meekwa ka agụụ mmiri gụgbuo ya.+
3 ka m ghara ịgba ya ọtọ+ wee mee ka ọ dịrị otú ọ dị n’ụbọchị a mụrụ ya,+ meekwa ka ọ dị ka ala ịkpa,+ meekwa ka ọ dị ka ala mmiri na-adịghị,+ meekwa ka agụụ mmiri gụgbuo ya.+