Ezikiel 16:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 A bịa n’ọmụmụ gị, n’ụbọchị a mụrụ gị,+ e bepụghị alọ otubo gị, e jighị mmiri saa gị ahụ́ ka ị dị ọcha, e teghị gị nnu ma ọlị, a fụchighịkwa gị ákwà.
4 A bịa n’ọmụmụ gị, n’ụbọchị a mụrụ gị,+ e bepụghị alọ otubo gị, e jighị mmiri saa gị ahụ́ ka ị dị ọcha, e teghị gị nnu ma ọlị, a fụchighịkwa gị ákwà.