Jeremaya 51:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Obodo ya dị iche iche aghọwo ihe ijuanya, ala mmiri na-adịghị na mbara ọzara.+ Obodo ya niile aghọwo ala mmadụ na-agaghị ebi, ọ dịghịkwa nwa nke mmadụ ga-agafe na ha.+
43 Obodo ya dị iche iche aghọwo ihe ijuanya, ala mmiri na-adịghị na mbara ọzara.+ Obodo ya niile aghọwo ala mmadụ na-agaghị ebi, ọ dịghịkwa nwa nke mmadụ ga-agafe na ha.+