Aịzaya 13:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 A gakwaghị ebi n’ime ya ebi,+ ọ gaghịkwa enwe ebe obibi malite n’otu ọgbọ ruo n’ọgbọ ọzọ.+ Onye Arab agaghị ama ụlọikwuu ya n’ebe ahụ, ọ dịghịkwa ndị ọzụzụ atụrụ ga-eme ka atụrụ ha makpuru n’ebe ahụ.
20 A gakwaghị ebi n’ime ya ebi,+ ọ gaghịkwa enwe ebe obibi malite n’otu ọgbọ ruo n’ọgbọ ọzọ.+ Onye Arab agaghị ama ụlọikwuu ya n’ebe ahụ, ọ dịghịkwa ndị ọzụzụ atụrụ ga-eme ka atụrụ ha makpuru n’ebe ahụ.