Aịzaya 33:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ala a eruwela uju, ọ kpọwo nkụ.+ E mechuwo Lebanọn ihu;+ ọ dakasịwo. Sharọn+ dịzi ka mbara ọzara; Beshan na Kamel na-agbụsị akwụkwọ.+ Ezikiel 19:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 A kụkwara ya n’ala ịkpa,+ n’ala mmiri na-adịghị, nke kpọkwara nkụ.+
9 Ala a eruwela uju, ọ kpọwo nkụ.+ E mechuwo Lebanọn ihu;+ ọ dakasịwo. Sharọn+ dịzi ka mbara ọzara; Beshan na Kamel na-agbụsị akwụkwọ.+