Aịzaya 35:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ ghaghị ịwa okooko,+ ọ ga-aṅụrịkwa ọṅụ nke ukwuu, tiekwa mkpu ọṅụ.+ A ga-enye ya ebube nke Lebanọn,+ na ịma mma nke Kamel+ na nke Sharọn.+ A ga-enwe ndị ga-ahụ ebube Jehova,+ bụ́ ịma mma nke Chineke anyị.+
2 Ọ ghaghị ịwa okooko,+ ọ ga-aṅụrịkwa ọṅụ nke ukwuu, tiekwa mkpu ọṅụ.+ A ga-enye ya ebube nke Lebanọn,+ na ịma mma nke Kamel+ na nke Sharọn.+ A ga-enwe ndị ga-ahụ ebube Jehova,+ bụ́ ịma mma nke Chineke anyị.+