1 Ihe E Mere 16:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ebube na ịma mma dị n’ihu ya,+Ike na ọṅụ dịkwa n’ebe ọ nọ.+ Abụ Ọma 29:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Olu Jehova dị ike;+Olu Jehova dị ebube.+ Abụ Ọma 104:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 104 Mkpụrụ obi m, gọzie Jehova.+ Jehova Chineke m, ị dị nnọọ ukwuu.+I yiriwo ebube na ịma mma dị ka uwe,+ Abụ Ọma 145:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 M ga na-echebara oké ịma mma nke ebube gị echiche,+Na-echebakwara okwu banyere ọrụ gị ndị dị ebube echiche.+
104 Mkpụrụ obi m, gọzie Jehova.+ Jehova Chineke m, ị dị nnọọ ukwuu.+I yiriwo ebube na ịma mma dị ka uwe,+ Abụ Ọma 145:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 M ga na-echebara oké ịma mma nke ebube gị echiche,+Na-echebakwara okwu banyere ọrụ gị ndị dị ebube echiche.+
5 M ga na-echebara oké ịma mma nke ebube gị echiche,+Na-echebakwara okwu banyere ọrụ gị ndị dị ebube echiche.+