13 “Ebube Lebanọn, bụ́ osisi junipa, osisi ash, na osisi saịpres, ga-abịara gị n’otu mgbe ahụ,+ iji chọọ ebe nsọ m mma;+ m ga-emekwa ka ebe m gbakwasịrị ụkwụ dị ebube.+
3 inye ndị na-eruru Zayọn uju ákwà isi ha ga-eji dochie ntụ,+ mmanụ aṅụrị+ ha ga-eji dochie iru uju, ákwà mgbokwasị nke na-eweta otuto ha ga-eji dochie mmụọ dara mbà.+ A ga-akpọkwa ha oké osisi nke ezi omume,+ ihe Jehova kụrụ,+ iji mee ka ya onwe ya maa mma.+