Aịzaya 29:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ́ bụghị naanị ntakịrị oge fọdụrụ ka e mee ka Lebanọn ghọọ ubi mkpụrụ osisi,+ ka e werekwa ubi mkpụrụ osisi dị ka oké ọhịa?+
17 Ọ́ bụghị naanị ntakịrị oge fọdụrụ ka e mee ka Lebanọn ghọọ ubi mkpụrụ osisi,+ ka e werekwa ubi mkpụrụ osisi dị ka oké ọhịa?+