Aịzaya 35:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ala ịkpa na ógbè mmiri na-adịghị ga-enwe aṅụrị,+ mbara ọzara ga-aṅụrị ọṅụ, waakwa okooko dị ka okooko safrọn.+ Aịzaya 41:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 M ga-eme ka osisi sida na osisi akeshịa na osisi metụl na osisi mmanụ dịrị n’ala ịkpa.+ M ga-eme ka osisi junipa na osisi ash na osisi saịpres dịrị na mbara ọzara n’otu mgbe ahụ;+
35 Ala ịkpa na ógbè mmiri na-adịghị ga-enwe aṅụrị,+ mbara ọzara ga-aṅụrị ọṅụ, waakwa okooko dị ka okooko safrọn.+
19 M ga-eme ka osisi sida na osisi akeshịa na osisi metụl na osisi mmanụ dịrị n’ala ịkpa.+ M ga-eme ka osisi junipa na osisi ash na osisi saịpres dịrị na mbara ọzara n’otu mgbe ahụ;+