Abụ Ọma 52:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma m ga na-ama pokopoko n’ụlọ Chineke dị ka osisi oliv;+Atụkwasịrị m obi n’obiọma Chineke ruo mgbe ebighị ebi, ọbụna ruo mgbe niile ebighị ebi.+
8 Ma m ga na-ama pokopoko n’ụlọ Chineke dị ka osisi oliv;+Atụkwasịrị m obi n’obiọma Chineke ruo mgbe ebighị ebi, ọbụna ruo mgbe niile ebighị ebi.+