Abụ Ọma 13:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ma mụ onwe m, n’obiọma* gị ka m tụkwasịrị obi;+Ka obi m ṅụrịa ọṅụ n’ihi nzọpụta gị.+ Abụ Ọma 147:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ihe na-atọ Jehova ụtọ bụ ndị na-atụ egwu ya,+Ee, ndị na-echere obiọma* ya.+