Ọpụpụ 33:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 O wee sị: “Biko, mee ka m hụ ebube gị.”+ Abụ Ọma 97:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Eluigwe ekwupụtawo ezi omume ya,+Ndị niile dị iche iche ahụwokwa ebube ya.+ Aịzaya 12:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Unu ga-asịkwa n’ụbọchị ahụ: “Keleenụ+ Jehova! Kpọkuonụ aha ya.+ Meenụ ka a mara ọrụ ya n’etiti ndị dị iche iche.+ Kpọsaanụ na aha ya dị elu.+
4 Unu ga-asịkwa n’ụbọchị ahụ: “Keleenụ+ Jehova! Kpọkuonụ aha ya.+ Meenụ ka a mara ọrụ ya n’etiti ndị dị iche iche.+ Kpọsaanụ na aha ya dị elu.+