Ọpụpụ 32:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Erọn wee sị ha: “Gbapụtanụ ọla ntị ọlaedo+ ndị nwunye unu gba, tinyere nke ụmụ unu ndị ikom na nke ụmụ unu ndị inyom, wetakwaranụ m ha.” Jeremaya 10:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mmadụ na-eji ọlaọcha na ọlaedo chọọ ya mma.+ Ha na-eji ntu na hama kụgide ha, ka ọ ghara inwe nke ga-ete kweke kweke.+
2 Erọn wee sị ha: “Gbapụtanụ ọla ntị ọlaedo+ ndị nwunye unu gba, tinyere nke ụmụ unu ndị ikom na nke ụmụ unu ndị inyom, wetakwaranụ m ha.”
4 Mmadụ na-eji ọlaọcha na ọlaedo chọọ ya mma.+ Ha na-eji ntu na hama kụgide ha, ka ọ ghara inwe nke ga-ete kweke kweke.+