4 Jehoash wee sị ndị nchụàjà:+ “Ego niile bụ́ maka àjà dị nsọ+ nke a na-ewebata n’ụlọ Jehova,+ ego onye ọ bụla kwesịrị ịkwụ,+ ego ruuru mkpụrụ obi ọ bụla ịkwụ,+ ego niile metụrụ onye nke ọ bụla n’obi iweta n’ụlọ Jehova,+
14 O wee bukọrọ ọlaedo na ọlaọcha niile na arịa niile dị n’ụlọ Jehova+ nakwa n’ebe a na-edebe akụ̀ n’ụlọ eze, kpọrọkwa ndị e jidere n’agha wee laghachi Sameria.