1 Ndị Eze 7:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 N’ikpeazụ, ọrụ niile Eze Sọlọmọn nwere ịrụ n’ihe banyere ụlọ Jehova gwụchara;+ Sọlọmọn wee malite iwebata ihe ndị Devid nna ya mere ka ha dị nsọ;+ o wee tinye ọlaọcha na ọlaedo na arịa dị iche iche n’ebe a na-edebe akụ̀ n’ụlọ Jehova.+
51 N’ikpeazụ, ọrụ niile Eze Sọlọmọn nwere ịrụ n’ihe banyere ụlọ Jehova gwụchara;+ Sọlọmọn wee malite iwebata ihe ndị Devid nna ya mere ka ha dị nsọ;+ o wee tinye ọlaọcha na ọlaedo na arịa dị iche iche n’ebe a na-edebe akụ̀ n’ụlọ Jehova.+