2 Ihe E Mere 5:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ikpeazụ, ọrụ niile Sọlọmọn nwere ịrụ n’ụlọ Jehova gwụchara,+ Sọlọmọn wee malite iwebata ihe ndị Devid nna ya doro nsọ;+ o wee debe ọlaọcha na ọlaedo na arịa niile n’ebe ndebe akụ̀ nke ụlọ ezi Chineke.+
5 N’ikpeazụ, ọrụ niile Sọlọmọn nwere ịrụ n’ụlọ Jehova gwụchara,+ Sọlọmọn wee malite iwebata ihe ndị Devid nna ya doro nsọ;+ o wee debe ọlaọcha na ọlaedo na arịa niile n’ebe ndebe akụ̀ nke ụlọ ezi Chineke.+