1 Ihe E Mere 26:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Shelomọt a na ụmụnne ya na-elekọta akụ̀ niile e doro nsọ,+ ndị Devid+ bụ́ eze na ndị isi ọnụmara dị iche iche+ na ndị isi nke otu puku otu puku ndị agha na nke otu narị otu narị ndị agha nakwa ndị isi ụsụụ ndị agha doro nsọ. Matiu 23:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ndị nzuzu na ndị ìsì! N’ezie, olee nke ka ibe ya, ọ̀ bụ ọlaedo ka ọ̀ bụ ụlọ nsọ ahụ nke mere ka ọlaedo ahụ dị nsọ?+
26 Shelomọt a na ụmụnne ya na-elekọta akụ̀ niile e doro nsọ,+ ndị Devid+ bụ́ eze na ndị isi ọnụmara dị iche iche+ na ndị isi nke otu puku otu puku ndị agha na nke otu narị otu narị ndị agha nakwa ndị isi ụsụụ ndị agha doro nsọ.
17 Ndị nzuzu na ndị ìsì! N’ezie, olee nke ka ibe ya, ọ̀ bụ ọlaedo ka ọ̀ bụ ụlọ nsọ ahụ nke mere ka ọlaedo ahụ dị nsọ?+