Levitikọs 27:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Gwa ụmụ Izrel okwu, sị ha, ‘Ọ bụrụ na mmadụ ekwe nkwa pụrụ iche+ inye Jehova mkpụrụ obi dị ka ọnụ ahịa e kpebiri si dị, Levitikọs 27:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Onye nchụàjà ga-ekwu ọnụ ahịa ya, ma ọ̀ dị mma ma ọ dị njọ. Ihe ọ bụla onye nchụàjà kwuru na ọ bụ ọnụ ahịa ya,+ ihe ahụ ka ọ ga-abụ.
2 “Gwa ụmụ Izrel okwu, sị ha, ‘Ọ bụrụ na mmadụ ekwe nkwa pụrụ iche+ inye Jehova mkpụrụ obi dị ka ọnụ ahịa e kpebiri si dị,
12 Onye nchụàjà ga-ekwu ọnụ ahịa ya, ma ọ̀ dị mma ma ọ dị njọ. Ihe ọ bụla onye nchụàjà kwuru na ọ bụ ọnụ ahịa ya,+ ihe ahụ ka ọ ga-abụ.