11 Eze Devid dokwara ihe ndị a nsọ+ nye Jehova, tinyere ọlaọcha na ọlaedo o si ná mba dị iche iche bute,+ ya bụ, site n’Idọm na Moab+ nakwa site n’aka ụmụ Amọn+ na ndị Filistia+ na Amalek.+
12 Ha wee jiri ikwesị ntụkwasị obi+ na-eweta onyinye+ na otu ụzọ n’ụzọ iri+ na ihe ndị dị nsọ; ọ bụ Konanaya bụ́ onye Livaị na-ahụ maka ha dị ka onye ndú. Shimiaị nwanne ya bụ onye nke abụọ.