2 Samuel 5:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Devid wee mee otú ahụ, dị nnọọ ka Jehova nyere ya n’iwu,+ o wee gbuo+ ndị Filistia malite na Giba+ ruo Giza.+
25 Devid wee mee otú ahụ, dị nnọọ ka Jehova nyere ya n’iwu,+ o wee gbuo+ ndị Filistia malite na Giba+ ruo Giza.+