1 Ihe E Mere 14:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Devid wee mee dị nnọọ ka ezi Chineke nyere ya n’iwu,+ ha wee gbuo ndị agha ndị Filistia malite na Gibiọn+ ruo Giza.+ Abụ Ọma 119:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Gị onwe gị enyewo iwu ka e debe iwu gị,+Ka e jiri nlezianya debe ya.+
16 Devid wee mee dị nnọọ ka ezi Chineke nyere ya n’iwu,+ ha wee gbuo ndị agha ndị Filistia malite na Gibiọn+ ruo Giza.+