Jenesis 6:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Noa wee mee dị ka ihe niile Chineke nyere ya n’iwu si dị. O mere nnọọ otú ahụ.+ Ọpụpụ 39:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ọrụ niile nke ụlọikwuu ahụ, ya bụ, ụlọikwuu nzute, wee gwụ, n’ihi na ụmụ Izrel nọ na-eme ihe niile Jehova nyere Mozis n’iwu.+ Ha mere nnọọ otú ahụ. 1 Jọn 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na nke a bụ ihe ịhụ Chineke n’anya+ pụtara, ka anyị na-edebe ihe o nyere n’iwu;+ ma ihe o nyere n’iwu adịghị arọ,+
32 Ọrụ niile nke ụlọikwuu ahụ, ya bụ, ụlọikwuu nzute, wee gwụ, n’ihi na ụmụ Izrel nọ na-eme ihe niile Jehova nyere Mozis n’iwu.+ Ha mere nnọọ otú ahụ.
3 N’ihi na nke a bụ ihe ịhụ Chineke n’anya+ pụtara, ka anyị na-edebe ihe o nyere n’iwu;+ ma ihe o nyere n’iwu adịghị arọ,+