5 ndị na-ejekwa ozi dị nsọ nke bụ́ naanị ihe nnọchiteanya nke bụ́ ihe atụ+ na onyinyo+ nke ihe ndị dị n’eluigwe; dị nnọọ ka Chineke nyere Mozis iwu,+ mgbe ọ chọrọ ịmalite iwu ụlọikwuu+ ahụ dum: N’ihi na ọ sịrị: “Hụ na i mere ihe niile dị ka ụkpụrụ ha nke e gosiri gị n’ugwu a si dị.”+