Ọpụpụ 25:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Hụ na i mere ha dị ka ụkpụrụ ha nke e gosiri gị n’ugwu a+ si dị. Ọpụpụ 26:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ị ga-ewukwa ụlọikwuu ahụ dị ka ụkpụrụ ya nke e gosiri gị n’ugwu a+ si dị. Ọnụ Ọgụgụ 8:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Otú a ka e si rụọ ihe ndọba oriọna ahụ. E ji ọlaedo kpụọ ya. A kpụrụ ya akpụ,+ ọbụna akụkụ ya abụọ na ifuru ya. Dị ka Jehova gosiri Mozis n’ọhụụ,+ otú ahụ ka o mere ihe ndọba oriọna ahụ. Ọrụ Ndịozi 7:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 “Nna nna anyị hà nwere ụlọikwuu nke ihe àmà n’ala ịkpa, dị nnọọ ka o nyere n’iwu mgbe ọ na-agwa Mozis ka o wuo ya dị ka ụkpụrụ ahụ ọ hụrụ si dị.+
4 Otú a ka e si rụọ ihe ndọba oriọna ahụ. E ji ọlaedo kpụọ ya. A kpụrụ ya akpụ,+ ọbụna akụkụ ya abụọ na ifuru ya. Dị ka Jehova gosiri Mozis n’ọhụụ,+ otú ahụ ka o mere ihe ndọba oriọna ahụ.
44 “Nna nna anyị hà nwere ụlọikwuu nke ihe àmà n’ala ịkpa, dị nnọọ ka o nyere n’iwu mgbe ọ na-agwa Mozis ka o wuo ya dị ka ụkpụrụ ahụ ọ hụrụ si dị.+