Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 39:42
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 42 Dị ka ihe niile Jehova nyere Mozis n’iwu si dị, otú ahụ ka ụmụ Izrel rụrụ ọrụ ahụ dum.+

  • Ọnụ Ọgụgụ 8:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 Otú a ka e si rụọ ihe ndọba oriọna ahụ. E ji ọlaedo kpụọ ya. A kpụrụ ya akpụ,+ ọbụna akụkụ ya abụọ na ifuru ya. Dị ka Jehova gosiri Mozis n’ọhụụ,+ otú ahụ ka o mere ihe ndọba oriọna ahụ.

  • Ọrụ Ndịozi 7:44
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 44 “Nna nna anyị hà nwere ụlọikwuu nke ihe àmà n’ala ịkpa, dị nnọọ ka o nyere n’iwu mgbe ọ na-agwa Mozis ka o wuo ya dị ka ụkpụrụ ahụ ọ hụrụ si dị.+

  • Ndị Hibru 8:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 ndị na-ejekwa ozi dị nsọ nke bụ́ naanị ihe nnọchiteanya nke bụ́ ihe atụ+ na onyinyo+ nke ihe ndị dị n’eluigwe; dị nnọọ ka Chineke nyere Mozis iwu,+ mgbe ọ chọrọ ịmalite iwu ụlọikwuu+ ahụ dum: N’ihi na ọ sịrị: “Hụ na i mere ihe niile dị ka ụkpụrụ ha nke e gosiri gị n’ugwu a si dị.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya