Ọpụpụ 39:42 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 42 Ndị Izrel rụrụ ọrụ niile ahụ otú Jehova nyere Mosis n’iwu.+