2 Ndị Eze 15:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ọ nọ na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova. Ọ hapụghị mmehie Jeroboam nwa Nibat mere, onye mere ka ndị Izrel mehie.+
24 Ọ nọ na-eme ihe jọrọ njọ n’anya Jehova. Ọ hapụghị mmehie Jeroboam nwa Nibat mere, onye mere ka ndị Izrel mehie.+