9 kama ị malitere ime ihe ọjọọ karịa ndị niile bu gị ụzọ, i wee gaa meere onwe gị chi ọzọ+ na ihe oyiyi a wụrụ awụ+ iji kpasuo m iwe,+ ọ bụkwa m ka i wezụgara n’azụ gị;+
7 Site n’ọnụ Jihu nwa Hanenaị onye amụma, okwu Jehova bịakwasịrị Beasha na ụlọ ya,+ n’ihi ihe ọjọọ niile o mere n’anya Jehova site n’iji ihe aka ya mere+ kpasuo ya iwe,+ ka o wee dịrị ka ụlọ Jeroboam, nakwa n’ihi na o gburu ya.+